DOWEN COLLEGE LAGOS DEPARTMENT OF LANGUAGES SUBJECT: IGBO LANGUAGE CLASS: JS3 WEEK 1: LESSON/ASSIGNMENT TOPIC: AGUMAGU ODINAALA. SUB-TOPIC: AKUKO ODINAALA (IFO) NAME OF TEACHER: MRS V. C. ODIAMMA Email ADDRESS: [email protected] MBUNUCHE: (1) Umuaka ikowatali ihe bu akuko ifo ma kotalie ha (2) Umuaka ikowa ihe bu ilu ma tua ilu ga (3) Umuaka igosi uru agumagu odinaala ndi a bara na ndu ndi Igbo CONTENT: Akuko ifo bu akuko onu nke a na-ako na mgbede iji kuziere umuaka otutu ihe ma mee ha obiuto. O na-ebukari agwa umu anumanu o kachasi mbe na ya. A na-eji otu mgbe e bido ya. Ilu bu mmanu ndi Igbo ji eri okwu ma buru okwu di omimi nke e ji egosi amamihe. o na-enwe mputara di omimi. Abu odinaala bu abu di iche iche a na-agu n'oge emume di iche iche n'ala Igbo dika abu nwa, abu otito, abu ariri, abu ifo, abu akwamozu, dgz. ARUMARU: 1. GINI BU AKUKO IFO? 2. DEE ILU IRI N"IGBO 3. DEE OTU ABU NWA N"IGBO SUBMISSION: Please submit your answers to the e-mail address above.
© Copyright 2025 ExpyDoc